Job 14:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+ Abụ Ọma 90:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị na-ekpochapụ ha,+ e chefuo ha ka nrọ a rọrọ n’abalị. N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ pupụtara epupụta.+ 6 Ha na-awa okooko n’ụtụtụ, maakwa pokopoko. Ma ná mgbede, ha na-achanwụ, kpọnwụọkwa.+
14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+
5 Ị na-ekpochapụ ha,+ e chefuo ha ka nrọ a rọrọ n’abalị. N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ pupụtara epupụta.+ 6 Ha na-awa okooko n’ụtụtụ, maakwa pokopoko. Ma ná mgbede, ha na-achanwụ, kpọnwụọkwa.+