Jems 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ọ na-abụ anwụ chawa, e nwee oké okpomọkụ, ahịhịa ndụ akpọnwụọ, okooko ya adapụsịa, mma ọ mara alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka ọgaranya ga-akpọnwụ ka ọ na-achụ akụnụba.+
11 N’ihi na ọ na-abụ anwụ chawa, e nwee oké okpomọkụ, ahịhịa ndụ akpọnwụọ, okooko ya adapụsịa, mma ọ mara alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka ọgaranya ga-akpọnwụ ka ọ na-achụ akụnụba.+