Aịzaya 53:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?*+ Ònyekwa ka Jehova mere ka ọ mara ike* ya?+ Jọn 12:37, 38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’agbanyeghị na ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube* n’ihu ha, ha enweghị okwukwe na ya, 38 ka e wee mezuo ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?*+ Ònyekwa ka Jehova* mere ka ọ mara ike* ya?”+
37 N’agbanyeghị na ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube* n’ihu ha, ha enweghị okwukwe na ya, 38 ka e wee mezuo ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova,* ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ n’ọnụ anyị?*+ Ònyekwa ka Jehova* mere ka ọ mara ike* ya?”+