Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+
9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+