2 Ndị Eze 22:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Josaya+ dị afọ asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri atọ na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Jedaịda nwa Adaya onye Bọzkat.+ 2 O mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, kpaakwa àgwà ka Devid nna nna ya.+ Ọ hapụghị ime ihe ziri ezi mewe ihe ọzọ.
22 Josaya+ dị afọ asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri atọ na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Jedaịda nwa Adaya onye Bọzkat.+ 2 O mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, kpaakwa àgwà ka Devid nna nna ya.+ Ọ hapụghị ime ihe ziri ezi mewe ihe ọzọ.