Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anatọt+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Almọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ. Jeremaya 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ọ bụ Jeremaya* nwa Hilkaya, bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà n’Anatọt,+ n’ala Benjamin, kwuru ihe ndị a.
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
18 Anatọt+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Almọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.