Aịzaya 40:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+ Mkpughe 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Jehova* Chineke anyị, onye dị ike,+ i ruru eru ka ndị niile too gị+ ma sọpụrụ gị,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụ n’ihi uche gị ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere i ji kee ha.”
26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+
11 “Jehova* Chineke anyị, onye dị ike,+ i ruru eru ka ndị niile too gị+ ma sọpụrụ gị,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụ n’ihi uche gị ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere i ji kee ha.”