Ọpụpụ 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-aga ịnapụta ha n’aka ndị Ijipt+ na ịkpọpụta ha n’ala ahụ kpọga ha n’ala dị mma ma dị obosara, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,*+ bụ́ ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus.+
8 M ga-aga ịnapụta ha n’aka ndị Ijipt+ na ịkpọpụta ha n’ala ahụ kpọga ha n’ala dị mma ma dị obosara, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,*+ bụ́ ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus.+