Jeremaya 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ahọpụtara ha ndị ọzụzụ atụrụ ga na-azụ ha nke ọma.+ Ha agaghịzi atụ egwu. Ụjọ agaghịkwa atụ ha. E nweghịkwa nke ga-efu efu n’ime ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-ahọpụta Devid* ohu m+ ka ọ na-azụ ha.+ Ọ ga-azụkwa ha. Ọ ga na-elekọta ha, na-azụkwa ha.+
4 M ga-ahọpụtara ha ndị ọzụzụ atụrụ ga na-azụ ha nke ọma.+ Ha agaghịzi atụ egwu. Ụjọ agaghịkwa atụ ha. E nweghịkwa nke ga-efu efu n’ime ha.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.