1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu. 2 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba. 2 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ rụkwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova.+ Ụlọ a bụ ụlọ Jehova kwuru gbasara ya, sị: “M ga-eme ka a nọrọ na Jeruselem na-eto aha m.”+
7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu.
21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba.
4 Ọ rụkwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova.+ Ụlọ a bụ ụlọ Jehova kwuru gbasara ya, sị: “M ga-eme ka a nọrọ na Jeruselem na-eto aha m.”+