-
Ezikiel 43:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ gwara m, sị:
“Nwa nke mmadụ, ebe a bụ ebe ocheeze m dị.+ Ọ bụkwa ebe m na-azọkwasị ụkwụ.+ Ọ bụ ebe m ga-ebi n’Izrel ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị Izrel agaghịzi emebi aha nsọ m ọzọ,+ ma ha ma ndị eze ha. Otú ha si na-emebi ya bụ na ha na-akpa àgwà ka ndị akwụna, n’ihi na ha hapụrụ m na-efe arụsị ndị ha weere ka ndị eze ha.
-