Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+ Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu.
19 M ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi Jeruselem. Obi ga-adịkwa m ụtọ n’ihi ndị m.+ A gaghịzi na-anụ ụda ákwá ma ọ bụ ụda ákwá arịrị na Jeruselem.”+
17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu.