-
Jeremaya 32:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ma, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị gwara m ka m gaa zụọ ala, ka m nọrọkwa n’ihu ndị akaebe kwụọ ụgwọ ya ebe ị makwa na a ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia.”
-