-
Jeremaya 32:28, 29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Mụnwa bụ́ Jehova kwuru, sị: ‘M ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Ọ ga-ewegharakwa ya.+ 29 Ndị Kaldia, ndị nọ na-alụso obodo a agha, ga-abata mụnye ya ọkụ, ya agbaa ọkụ.+ Ebe ndị ọzọ ha ga-agba ọkụ bụ ụlọ ndị obodo a na-anọ n’elu ha achụrụ Bel àjà, na-achụkwara chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya. Àjà ndị a ha na-achụ na-akpasu m iwe.’+
-