Ezikiel 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, eze Juda ga-anwụ na Babịlọn. Ebe ahụ ka eze* chiri ya* eze bi, onye ọ na-emeghị ihe ọ ṅụụrụ ya n’iyi, onye ọ na-emeghịkwa ihe ya na ya gbara ná ndụ.+
16 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, eze Juda ga-anwụ na Babịlọn. Ebe ahụ ka eze* chiri ya* eze bi, onye ọ na-emeghị ihe ọ ṅụụrụ ya n’iyi, onye ọ na-emeghịkwa ihe ya na ya gbara ná ndụ.+