Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 21:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 “Ọ bụrụ na ị zụta onye Hibru ka ọ bụrụ ohu gị,+ ọ ga-abụ ohu ruo afọ isii. Ma n’afọ nke asaa, ọ ga-enwere onwe ya n’akwụghị gị ụgwọ ọ bụla.+

  • Levitikọs 25:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma maa ọkwa ka ndị niile bi n’ala unu nwere onwe ha.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe.* Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala o ketara. Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+

  • Levitikọs 25:39-42
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye wee resị gị onwe ya,+ amanyela ya ka ọ rụwara gị ọrụ ka ohu nkịtị.+ 40 Ị ga-ewere ya ka onye ọrụ e goro ego+ ma ọ bụ ọbịa. Ọ ga na-ejere gị ozi ruo n’afọ Nnwere Onwe. 41 Ọ ga-ahapụzi gị laghachikwuru ezinụlọ ya, ya na ụmụ ya. Ọ ga-alaghachi n’ala nna nna ya hà ketara.+ 42 N’ihi na ha bụ ndị ohu m, ndị m kpọpụtara n’Ijipt.+ Ha agaghị ere onwe ha ka ha bụrụ ndị ohu nkịtị.

  • Diuterọnọmi 15:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Ọ bụrụ na e resịrị gị nwanne gị, ya bụ, nwoke Hibru ma ọ bụ nwaanyị Hibru, ya abụrụ na o jeerela gị ozi afọ isii, ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya n’afọ nke asaa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya