Ọpụpụ 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ọ bụrụ na ị zụta onye Hibru ka ọ bụrụ ohu gị,+ ọ ga-abụ ohu ruo afọ isii. Ma n’afọ nke asaa, ọ ga-enwere onwe ya n’akwụghị gị ụgwọ ọ bụla.+ Levitikọs 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma maa ọkwa ka ndị niile bi n’ala unu nwere onwe ha.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe.* Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala o ketara. Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+
2 “Ọ bụrụ na ị zụta onye Hibru ka ọ bụrụ ohu gị,+ ọ ga-abụ ohu ruo afọ isii. Ma n’afọ nke asaa, ọ ga-enwere onwe ya n’akwụghị gị ụgwọ ọ bụla.+
10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma maa ọkwa ka ndị niile bi n’ala unu nwere onwe ha.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe.* Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala o ketara. Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+