Diuterọnọmi 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ozu unu ga-abụrụ nnụnụ niile na-efe n’eluigwe na anụmanụ ndị na-agagharị n’ala ihe oriri, e nweghịkwa onye ga-achụpụ ha.+ Abụ Ọma 79:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye ụmụ nnụnụ ka ha rie,Werekwa anụ ahụ́ ndị na-erubere gị isi nye anụ ọhịa.+ Jeremaya 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha,+ ma e nweghị onye ga-eruru ha uju. E nweghịkwa onye ga-eli ha. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.+ Mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi.+ Nnụnụ na anụ ọhịa ga-ejikwa ozu ha mere nri.’
26 Ozu unu ga-abụrụ nnụnụ niile na-efe n’eluigwe na anụmanụ ndị na-agagharị n’ala ihe oriri, e nweghịkwa onye ga-achụpụ ha.+
2 Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye ụmụ nnụnụ ka ha rie,Werekwa anụ ahụ́ ndị na-erubere gị isi nye anụ ọhịa.+
4 ‘Ọrịa dị iche iche ga-egbu ha,+ ma e nweghị onye ga-eruru ha uju. E nweghịkwa onye ga-eli ha. Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.+ Mma agha na ụnwụ ga-ala ha n’iyi.+ Nnụnụ na anụ ọhịa ga-ejikwa ozu ha mere nri.’