Hosia 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Izrel, lọghachikwutenụ Jehova Chineke unu,+N’ihi na mmehie unu emeela ka unu daa. Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+
4 M ga-agwọ ha.+ Ha agaghịzi ahapụ m. M ga-eji obi m niile hụ ha n’anya,+N’ihi na iwe m na-ewesa ha adajụọla.+