2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+ Jeremaya 38:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+
3 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ, ụnwụ bịara ka njọ+ na Jeruselem, ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+
9 “Onyenwe m eze, ihe a ndị a mere Jeremaya onye amụma jọgburu onwe ya. Ha tụbara ya n’olulu ka agụụ gụgbuo ya ebe ahụ, n’ihi na nri adịghịzi n’obodo a.”+