Jeremaya 39:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Gaa gwa Ibed-melek+ onye Etiopia, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka ihe m kwuru gbasara obodo a mezuo. Ọdachi ga-adakwasị ya. Ihe ọma agaghị eme na ya. Ị ga-ahụkwa ya n’ụbọchị ọ ga-eme.”’
16 “Gaa gwa Ibed-melek+ onye Etiopia, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka ihe m kwuru gbasara obodo a mezuo. Ọdachi ga-adakwasị ya. Ihe ọma agaghị eme na ya. Ị ga-ahụkwa ya n’ụbọchị ọ ga-eme.”’