Jeremaya 39:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi banyere n’obodo ahụ nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+ Ndị isi ahụ bụ, Negal-shariza bụ́ Samga,* Nibo-sasekim bụ́ Rabsaris,* Negal-shariza bụ́ Rabmag,* na ndị ọzọ niile eze Babịlọn mere ndị isi.
3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi banyere n’obodo ahụ nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+ Ndị isi ahụ bụ, Negal-shariza bụ́ Samga,* Nibo-sasekim bụ́ Rabsaris,* Negal-shariza bụ́ Rabmag,* na ndị ọzọ niile eze Babịlọn mere ndị isi.