Abụ Ákwá 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya.
2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya.