Jeremaya 39:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nebukadneza* eze Babịlọn gwara Nebuzaradan, bụ́ onyeisi ndị nche, ihe ọ ga-emere Jeremaya. Ọ gwara ya, sị: 12 “Gaa kpọrọ ya, lekọtakwa ya anya nke ọma. Emekwala ya ihe ọjọọ ọ bụla. Meere ya ihe ọ bụla ọ rịọrọ gị.”+
11 Nebukadneza* eze Babịlọn gwara Nebuzaradan, bụ́ onyeisi ndị nche, ihe ọ ga-emere Jeremaya. Ọ gwara ya, sị: 12 “Gaa kpọrọ ya, lekọtakwa ya anya nke ọma. Emekwala ya ihe ọjọọ ọ bụla. Meere ya ihe ọ bụla ọ rịọrọ gị.”+