Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova. 1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze Esa kpọkọtara ndị Juda niile, e nweghị onye ọ hapụrụ, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike. Eze Esa jikwa ha rụsie Giba+ dị na Benjamin nakwa Mizpa ike.+
20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova.
22 Eze Esa kpọkọtara ndị Juda niile, e nweghị onye ọ hapụrụ, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike. Eze Esa jikwa ha rụsie Giba+ dị na Benjamin nakwa Mizpa ike.+