2 Ndị Eze 25:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nebukadneza eze Babịlọn họpụtaziri Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ bụrụ gọvanọ ndị ọ hapụrụ na Juda.+ Jeremaya 39:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha na Juda. Ndị ahụ ọ hapụrụ bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ndị na-enweghị ihe ọ bụla. N’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ebe ndị ha ga na-arụ ọrụ.*+
22 Nebukadneza eze Babịlọn họpụtaziri Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ bụrụ gọvanọ ndị ọ hapụrụ na Juda.+
10 Ma Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha na Juda. Ndị ahụ ọ hapụrụ bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ndị na-enweghị ihe ọ bụla. N’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ebe ndị ha ga na-arụ ọrụ.*+