24 Gedalaya ṅụụrụ ha na ndị agha ha iyi ma sị ha: “Unu atụla egwu ijere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jewere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.”+
11 “‘“Jehova kwuru, sị, ‘Ma mba nke ga-anyara yok eze Babịlọn n’olu wee na-ejere ya ozi, m ga-eme ka ọ nọgide* n’ala ya, na-akọ ihe na ya, birikwa na ya.’”’”