Levitikọs 19:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “‘Unu akpụla* ajị ndị dị n’akụkụ ntì unu. Unu akpụchapụkwala ọnụ afụ ọnụ* unu.*+ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka onye nwụrụ anwụ.*+ Unu esenyekwala ihe n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu. Unu ebekasịla ahụ́ unu,+ unu akpụchapụkwala ntutu dị n’ihu isi unu* n’ihi onye nwụrụ anwụ.+
27 “‘Unu akpụla* ajị ndị dị n’akụkụ ntì unu. Unu akpụchapụkwala ọnụ afụ ọnụ* unu.*+ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka onye nwụrụ anwụ.*+ Unu esenyekwala ihe n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu. Unu ebekasịla ahụ́ unu,+ unu akpụchapụkwala ntutu dị n’ihu isi unu* n’ihi onye nwụrụ anwụ.+