1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze Esa kpọkọtara ndị Juda niile, e nweghị onye ọ hapụrụ, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike. Eze Esa jikwa ha rụsie Giba+ dị na Benjamin nakwa Mizpa ike.+ 2 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eze Esa kpọọrọ ndị Juda niile, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike.+ O jikwa ha rụsie Giba na Mizpa ike.+
22 Eze Esa kpọkọtara ndị Juda niile, e nweghị onye ọ hapụrụ, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike. Eze Esa jikwa ha rụsie Giba+ dị na Benjamin nakwa Mizpa ike.+
6 Eze Esa kpọọrọ ndị Juda niile, ha agaa buru nkume na osisi ndị Beasha ji na-arụsi Rema ike.+ O jikwa ha rụsie Giba na Mizpa ike.+