-
Jeremaya 40:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi ya, ha niile si n’ebe niile a chụsasịrị ha na-alọta. Ha batara na Juda, gakwurukwa Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa. Ha bukọtakwara mmanya na mkpụrụ osisi hiri ezigbo nne.
-