2 Ndị Eze 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ụjọ jidere mmadụ niile n’ihi ndị Kaldia+ mgbe ha gbuchara ha. N’ihi ya, ma onye ukwu ma onye nta ma ndị isi ndị agha gbara ọsọ gbaga Ijipt.+ Jeremaya 42:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,” Jeremaya 43:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha kpọ ha bata Ijipt, si otú a nupụrụ Jehova isi. Ha gagidere ruo Tapanhis.+
26 Ụjọ jidere mmadụ niile n’ihi ndị Kaldia+ mgbe ha gbuchara ha. N’ihi ya, ma onye ukwu ma onye nta ma ndị isi ndị agha gbara ọsọ gbaga Ijipt.+
14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,”