Jeremaya 40:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile nọ n’obodo ahụ bịakwutere Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa. 14 Ha wee sị ya: “Ị̀ ma na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ zitere Ishmel nwa Netanaya ka o gbuo gị?”*+ Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe a ha kwuru.
13 Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile nọ n’obodo ahụ bịakwutere Gedalaya ebe ọ nọ na Mizpa. 14 Ha wee sị ya: “Ị̀ ma na Bealis, bụ́ eze ụmụ Amọn,+ zitere Ishmel nwa Netanaya ka o gbuo gị?”*+ Ma Gedalaya nwa Ahaịkam ekwetaghị ihe a ha kwuru.