-
Jeremaya 43:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 I zochaa ya, gwazie ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “M ga-akpọ Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ ohu m.+ M ga-adọsa ocheeze ya n’elu nkume ndị a m zoro. Ọ ga-amakwa ụlọikwuu ya n’elu ha.+ 11 Ọ ga-abịakwa lụso ndị Ijipt agha.+ Ọrịa ga-egbu ụfọdụ n’ime unu. A ga-adọrọ ụfọdụ n’ime unu n’agha. A ga-ejikwa mma agha gbuo ụfọdụ n’ime unu.+
-