Aịzaya 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mụ asị: “Jehova, ruo ole mgbe?” Ya asị: “Ruo mgbe obodo niile bụzi ebe e bibiri ebibi n’enweghị onye bi na ha,Ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ na ha,Ruo mgbe e bibiri ala a, mee ka ọ tọgbọrọ nkịtị,+ Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Kaldia gbaziri ụlọ* eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+
11 Mụ asị: “Jehova, ruo ole mgbe?” Ya asị: “Ruo mgbe obodo niile bụzi ebe e bibiri ebibi n’enweghị onye bi na ha,Ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ na ha,Ruo mgbe e bibiri ala a, mee ka ọ tọgbọrọ nkịtị,+ Jeremaya 39:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Kaldia gbaziri ụlọ* eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+