Jeremaya 44:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụ nwaanyị kwukwara, sị: “Ndị di anyị kwere ka anyị na-achụrụ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà mmanya na àjà ndị ọzọ, na-emekwa keeki e ji achụrụ ya àjà. Anyị na-akpụ keeki ndị ahụ otú ha ga-eyi eze nwaanyị ahụ.”
19 Ụmụ nwaanyị kwukwara, sị: “Ndị di anyị kwere ka anyị na-achụrụ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà mmanya na àjà ndị ọzọ, na-emekwa keeki e ji achụrụ ya àjà. Anyị na-akpụ keeki ndị ahụ otú ha ga-eyi eze nwaanyị ahụ.”