Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Jeremaya 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda, Jehova gwara Jeremaya, sị:
25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn.