Ezikiel 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kwuo, sị: ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Fero, eze Ijipt, m ga-eme gị ihe.+ Ị bụ nnukwu anụ mmiri nke gbatịrị onwe ya n’iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl.*+ I kwuru, sị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. M mere ka ọ dịrị maka onwe m.’+ Ezikiel 32:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere Fero eze Ijipt. Sị ya,‘Mba dị iche iche weere gị ka ọdụm siri ike. Ma, e gbuola gị. Ị dịbu ka nnukwu anụ mmiri nọ n’oké osimiri,+ na-eti ụkwụ gị na aka gị n’osimiri gị. I jikwa ụkwụ gị na-agbarụ mmiri ma na-emebi osimiri.’*
3 Kwuo, sị: ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Fero, eze Ijipt, m ga-eme gị ihe.+ Ị bụ nnukwu anụ mmiri nke gbatịrị onwe ya n’iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl.*+ I kwuru, sị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl. M mere ka ọ dịrị maka onwe m.’+
2 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere Fero eze Ijipt. Sị ya,‘Mba dị iche iche weere gị ka ọdụm siri ike. Ma, e gbuola gị. Ị dịbu ka nnukwu anụ mmiri nọ n’oké osimiri,+ na-eti ụkwụ gị na aka gị n’osimiri gị. I jikwa ụkwụ gị na-agbarụ mmiri ma na-emebi osimiri.’*