Ezikiel 27:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere Taya.+ Ezikiel 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Peshia, ndị Lọd, na ndị Pọt+ so ná ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị. Ọ bụ ha mere ka ị dị ebube.
10 Ndị Peshia, ndị Lọd, na ndị Pọt+ so ná ndị agha gị, ndị na-alụrụ gị agha. Ha kokwasịrị ọta na okpu agha ha ná mgbidi gị. Ọ bụ ha mere ka ị dị ebube.