Jenesis 37:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie nri. Mgbe ha lepụrụ anya, ha hụrụ ìgwè ndị Ishmel+ ka ha si Gilied na-abịa. Kamel ha bu mmanụ labdanọm, mmanụ balsam, na azụ osisi.*+ Ha na-aga Ijipt. Jeremaya 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ̀ bụ na mmanụ balsam* adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ndị m agbakebeghị?+
25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie nri. Mgbe ha lepụrụ anya, ha hụrụ ìgwè ndị Ishmel+ ka ha si Gilied na-abịa. Kamel ha bu mmanụ labdanọm, mmanụ balsam, na azụ osisi.*+ Ha na-aga Ijipt.
22 Ọ̀ bụ na mmanụ balsam* adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ndị m agbakebeghị?+