Ezikiel 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ‘M ga-eme ka iwe ju ọtụtụ ndị obi mgbe m ga-eme ka e si n’ime gị dọrọ ndị mmadụ n’agha laa ná mba dị iche iche,N’ala dị iche iche ị na-amaghị.+
9 ‘M ga-eme ka iwe ju ọtụtụ ndị obi mgbe m ga-eme ka e si n’ime gị dọrọ ndị mmadụ n’agha laa ná mba dị iche iche,N’ala dị iche iche ị na-amaghị.+