-
Jeremaya 46:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Jehova kwuru, sị, ‘Gịnị mere m ji ahụ ka ezigbo ụjọ ji ha?
Ha na-alaghachi azụ, a na-emerikwa ndị dike ha.
Ha agbaala ọsọ n’ihi ụjọ, ndị dike ha anaghịkwa ele anya n’azụ.
Ụjọ jikwa mmadụ niile.
-
-
Jeremaya 46:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Gịnị mere e ji kpochapụ ndị agha unu dị ike?
Ha enweghị ike ịkwụrụ n’ụkwụ ha,
N’ihi na Jehova akwatuola ha.
-