Nehọm 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị̀ ka No-emọn* mma?+ Ọ bụ obodo nke dị n’akụkụ ọwa mmiri dị iche iche nke Naịl.+ Mmiri gbara ya gburugburu. Oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.
8 Ị̀ ka No-emọn* mma?+ Ọ bụ obodo nke dị n’akụkụ ọwa mmiri dị iche iche nke Naịl.+ Mmiri gbara ya gburugburu. Oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.