13 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Afọ iri anọ gachaa, m ga-esi n’obodo dị iche iche a chụgara ndị Ijipt kpọkọta ha.+ 14 M ga-akpọghachite ndị Ijipt a dọọrọ n’agha, ha alọghachi Patrọs,+ bụ́ ala ha si. Ma, e nweghị ihe a ga-eji alaeze ha kpọrọ.