Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+ Jeremaya 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd. Emọs 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-ebibi ndị bi n’Ashdọd,+Bibiekwa onye nọ n’Ashkelọn+ na-achị.* M ga-ata Ekrọn+ ahụhụ. Ndị Filistia fọrọnụ ga-alakwa n’iyi.”+ Ọ bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Zefanaya 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.
20 Ndị ọzọkwa bụ ndị niile si esi bịa biri n’Ijipt, ndị eze niile na-achị Ọz, ndị eze niile na-achị ndị Filistia,+ ya bụ, ndị Ashkelọn,+ ndị Gaza, ndị Ekrọn, na ndị fọdụrụ n’Ashdọd.
8 M ga-ebibi ndị bi n’Ashdọd,+Bibiekwa onye nọ n’Ashkelọn+ na-achị.* M ga-ata Ekrọn+ ahụhụ. Ndị Filistia fọrọnụ ga-alakwa n’iyi.”+ Ọ bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
5 “Ndị Keretaịt, ndị bi n’akụkụ oké osimiri, ga-ata ahụhụ.+ Jehova amala unu ikpe. Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibi gị,Ka a ghara inwe onye ga-ebi na gị.