-
Jeremaya 25:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 “Gwakwa ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Ṅụọnụ mmanya a, ṅụfeenụ ya ókè, gbọọnụ agbọ, daakwanụ n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi agha m ga-eme ka a lụso unu.”’ 28 Ọ bụrụkwa na ha ajụ ịnara gị iko ahụ, jụkwa ịṅụ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Unu ga-aṅụrịrị ya.
-
-
Obedaya 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ha ga-aṅụ ya ma loda ya,
Ha ga-adịkwa ka ndị na-adịtụbeghị adị.
-