Ezikiel 22:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’obodo gị, nwoke na-edina nwunye nwoke ibe ya.+ Nwoke ọzọ na-edina nwunye nwa ya, nke bụ́ omume rụrụ arụ.+ Nwoke ọzọ na-edina nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ.+
11 N’obodo gị, nwoke na-edina nwunye nwoke ibe ya.+ Nwoke ọzọ na-edina nwunye nwa ya, nke bụ́ omume rụrụ arụ.+ Nwoke ọzọ na-edina nwanne ya nwaanyị, nwa nna ya mụrụ.+