Diuterọnọmi 28:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mbara igwe unu ga-adị ka ọla kọpa,* ala unu ga-adịkwa ka ígwè.*+ 24 Jehova ga-eme ka ntụ na uzuzu si n’eluigwe na-ezo n’ala unu ka mmiri ruo mgbe unu lara n’iyi. Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, e meela ka mmiri kwụsị izo.+ E nweghịkwa ụla mmiri. Ị dịzi ka* nwaanyị a lụ alụ na-agba akwụna ihere na-anaghị eme. Ihere anaghị eme gị.+
23 Mbara igwe unu ga-adị ka ọla kọpa,* ala unu ga-adịkwa ka ígwè.*+ 24 Jehova ga-eme ka ntụ na uzuzu si n’eluigwe na-ezo n’ala unu ka mmiri ruo mgbe unu lara n’iyi.
3 N’ihi ya, e meela ka mmiri kwụsị izo.+ E nweghịkwa ụla mmiri. Ị dịzi ka* nwaanyị a lụ alụ na-agba akwụna ihere na-anaghị eme. Ihere anaghị eme gị.+