2 Ndị Eze 21:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Emọn+ dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ abụọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Meshọlemet nwa Herọz onye Jọtba. 20 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+
19 Emọn+ dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ abụọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Meshọlemet nwa Herọz onye Jọtba. 20 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova otú Manase nna ya mere.+