Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 24:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 N’agbanyeghị na Jehova emeerela unu ihe ọma, ọ bụrụ na unu ahapụ ya, fewe chi ndị mba ọzọ, ọ ga-ata unu ahụhụ, kpochapụkwa unu.”+

  • 2 Ndị Eze 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche+ àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+

  • 2 Ihe E Mere 7:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ma ọ bụrụ na unu agbanwee, kwụsị iso ntụziaka m, kwụsị idebe iwu ndị m nyere unu, gaakwa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+ 20 m ga-efopụ unu n’ala m nke m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ. Ndị mba ọzọ niile ga-eji ụlọ a mere ihe ọchị.* Ha agaghịkwa eji ya kpọrọ ihe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya