2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’oge Jehoyakim na-achị, Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara lụso ya agha, ya agbawara ya ohu ruo afọ atọ. Ma, o mechara nupụrụ ya isi. 2 Ihe E Mere 36:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Eze Ijipt chikwara Elayakim nwanne Jehoahaz eze Juda na Jeruselem. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, eze a bụ́ Niko+ kpọọrọ Jehoahaz nwanne Elayakim kpọta Ijipt.+
24 N’oge Jehoyakim na-achị, Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara lụso ya agha, ya agbawara ya ohu ruo afọ atọ. Ma, o mechara nupụrụ ya isi.
4 Eze Ijipt chikwara Elayakim nwanne Jehoahaz eze Juda na Jeruselem. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, eze a bụ́ Niko+ kpọọrọ Jehoahaz nwanne Elayakim kpọta Ijipt.+